
Responsorial Psalm of the 31st Sunday in Ordinary Time, Year C. In Igbo Language.
ABUOMA NA AZIZA YA 144:1-2, 8-11, 13-14, Az 1 Aziza: Chineke m na Eze m, aga m etogide aha Gi ruo mgbe ebighi ebi. 1. Chineke m na Eze m, aga m eto Gi. Aga m agozi aha Gi ebighi ebi. Aga m eto Gi kwa ubochi. Aga m eto aha Gi ebighi ebi. Aziza 2. Onyenweanyi bu Onye amara na Onye ebere. O naghi ewe iwe oku. Obi oma Ya ebuka! O na-emere ihe nile O kere eke ebere. Aziza 3. Onyenweanyi, ka ihe dum I kere kelee Gi. Ka ndi kwere na Gi too Gi. Ha koo akuko ebube nke alaeze Gi. Ha kwuo okwu banyere idi ike Gi. Aziza 4. Onyenweanyi kwesiri ntukwasi obi n’okwu Ya nile. O dikwa aso n’oru Ya nile. Onyenweanyi na-ebulite ndi nile na-ada ada. O na-ekulite ndi nile huru ehuru. Aziza Responsorial Psalm Ps 145:1-2, 8-9, 10-11, 13, 14 R. (cf. 1) I will praise your name for ever, my king and my God. I will extol you, O my God and King, and I will bless your name forever and ever. Every day will I bless you, and I will praise your name forever and ever. The LORD is gracious and merciful, slow to anger and of great kindness. The LORD is good to all and compassionate toward all his works. Let all your works give you thanks, O LORD, and let your faithful ones bless you. Let them discourse of the glory of your kingdom and speak of your might. The LORD is faithful in all his words and holy in all his works. The LORD lifts up all who are falling and raises up all who are bowed down.